Native Bible

1 Chronicles 24:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Sitekwa nʼụmụ Merari a họpụtara ụmụ Jaazia ndị a: Beno, Shoham, Zakua na Ibri.

1 Chronicles 24:27 in English

1 Chronicles 24:27 · Berean Standard Bible

The descendants of Merari from Jaaziah: Beno, Shoham, Zaccur, and Ibri.

Context

25A họpụtara nwanne Maịka nke nwoke aha ya bụ Ishaya, sitekwa nʼụmụ Ishaya họpụta Zekaraya. 26Site nʼụmụ Merari e nwere Mahali na Mushi. A họpụtakwara Beno nwa Jaazia. 27Sitekwa nʼụmụ Merari a họpụtara ụmụ Jaazia ndị a: Beno, Shoham, Zakua na Ibri. 28Site nʼụmụ Mahali a họpụtara Elieza, ma Elieza nʼonwe ya amụtaghị nwa nwoke. 29Site nʼụmụ Kish a họpụtara Jerameel.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.