1 Ihe E Mere 24:28
1 Chronicles 24:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Site nʼụmụ Mahali a họpụtara Elieza, ma Elieza nʼonwe ya amụtaghị nwa nwoke.
1 Chronicles 24:28 in English
1 Chronicles 24:28 · Berean Standard Bible
From Mahli: Eleazar, who had no sons.
Context
26Site nʼụmụ Merari e nwere Mahali na Mushi.
A họpụtakwara Beno nwa Jaazia. 27Sitekwa nʼụmụ Merari a họpụtara ụmụ Jaazia ndị a:
Beno, Shoham, Zakua na Ibri. 28Site nʼụmụ Mahali a họpụtara Elieza, ma Elieza nʼonwe ya amụtaghị nwa nwoke. 29Site nʼụmụ Kish a họpụtara Jerameel. 30Site nʼụmụ Mushi, a họpụtara Mahali, na Eda na Jerimot.
Ndị a niile bụ ndị Livayị dịka ezinaụlọ ha si dị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.