1 Ihe E Mere 24:30
1 Chronicles 24:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Site nʼụmụ Mushi, a họpụtara Mahali, na Eda na Jerimot. Ndị a niile bụ ndị Livayị dịka ezinaụlọ ha si dị.
1 Chronicles 24:30 in English
1 Chronicles 24:30 · Berean Standard Bible
And the sons of Mushi: Mahli, Eder, and Jerimoth.* These were the sons of the Levites, according to their families.
Context
28Site nʼụmụ Mahali a họpụtara Elieza, ma Elieza nʼonwe ya amụtaghị nwa nwoke. 29Site nʼụmụ Kish a họpụtara Jerameel. 30Site nʼụmụ Mushi, a họpụtara Mahali, na Eda na Jerimot.
Ndị a niile bụ ndị Livayị dịka ezinaụlọ ha si dị. 31Dịka e mere mgbe a na-ahọpụta ụmụ Erọn, e ji ife nza kenye ha niile ọrụ ha kwesiri ịrụ nʼotu nʼotu, onye ukwu ha na onye nta ha. E mere ya nʼihu eze Devid, na Zadọk, na Ahimelek, na ndịisi ezinaụlọ ndị nchụaja na ndị Livayị niile. Mgbe a na-efe nza a, e mesoro ndị ikom niile otu mmeso, ma okenye ha ma ndị na-etolite etolite.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.