Abụ Ọma 78:66
Psalms 78:66 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ chụghachiri ndị iro ya azụ, mee ha ihe ihere nke ga-adịgide ruo ebighị ebi.
Psalms 78:66 in English
Psalms 78:66 · Berean Standard Bible
He beat back His foes; He put them to everlasting shame.
Context
64E gburu ndị nchụaja ha nʼagha;
ndị inyom ha ndị di ha nwụrụ enwekwaghị ike iru ụjụ. 65Mgbe ahụ, onyenwe anyị tetara dịka onye si nʼụra teta,
dịka dike si nʼụra mmanya teta. 66Ọ chụghachiri ndị iro ya azụ,
mee ha ihe ihere nke ga-adịgide ruo ebighị ebi. 67Ọ jụrụ ụlọ ikwu Josef,
ọ họpụtaghị ebo Ifrem; 68ma ọ họọrọ ebo Juda,
na ugwu Zayọn, nke ọ hụrụ nʼanya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.