Native Bible

Psalms 78:68 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ma ọ họọrọ ebo Juda, na ugwu Zayọn, nke ọ hụrụ nʼanya.

Psalms 78:68 in English

Psalms 78:68 · Berean Standard Bible

But He chose the tribe of Judah, Mount Zion, which He loved.

Context

66Ọ chụghachiri ndị iro ya azụ, mee ha ihe ihere nke ga-adịgide ruo ebighị ebi. 67Ọ jụrụ ụlọ ikwu Josef, ọ họpụtaghị ebo Ifrem; 68ma ọ họọrọ ebo Juda, na ugwu Zayọn, nke ọ hụrụ nʼanya. 69O wuru ụlọnsọ ya ka ọ dị ka ebe dị elu, dịka ụwa nke o mere ka o guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi. 70Ọ họpụtara Devid, ohu ya, kpọrọ ya site nʼọgba igwe atụrụ;

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.