Native Bible

Psalms 78:70 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ họpụtara Devid, ohu ya, kpọrọ ya site nʼọgba igwe atụrụ;

Psalms 78:70 in English

Psalms 78:70 · Berean Standard Bible

He chose David His servant and took him from the sheepfolds;

Context

68ma ọ họọrọ ebo Juda, na ugwu Zayọn, nke ọ hụrụ nʼanya. 69O wuru ụlọnsọ ya ka ọ dị ka ebe dị elu, dịka ụwa nke o mere ka o guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi. 70Ọ họpụtara Devid, ohu ya, kpọrọ ya site nʼọgba igwe atụrụ; 71o si nʼebe ọ nọ na-azụ atụrụ kpọrọ ya, ka ọ bịa bụrụ onye na-azụ ndị ya Jekọb, na Izrel, ihe nketa ya dịka atụrụ. 72Devid ji izuoke nke obi ya zụọ ha, aka nke maara ihe ọ na-eme ka o ji duo ha. 78:60 Shaịlo dị nʼoke ala ebo Ifrem, nʼetiti Betel na Shekem. Ọ bụ ala nsọ ochie nʼoge Joshua, ebe ụmụ Izrel dọbara igbe ọgbụgba ndụ ahụ tutu ruo nʼoge Samuel. Ma ndị Filistia mesịrị bibie obodo a.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.