Abụ Ọma 78:72
Psalms 78:72 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Devid ji izuoke nke obi ya zụọ ha, aka nke maara ihe ọ na-eme ka o ji duo ha. 78:60 Shaịlo dị nʼoke ala ebo Ifrem, nʼetiti Betel na Shekem. Ọ bụ ala nsọ ochie nʼoge Joshua, ebe ụmụ Izrel dọbara igbe ọgbụgba ndụ ahụ tutu ruo nʼoge Samuel. Ma ndị Filistia mesịrị bibie obodo a.
Psalms 78:72 in English
Psalms 78:72 · Berean Standard Bible
So David shepherded them with integrity of heart and guided them with skillful hands.
Context
70Ọ họpụtara Devid, ohu ya,
kpọrọ ya site nʼọgba igwe atụrụ; 71o si nʼebe ọ nọ na-azụ atụrụ kpọrọ ya,
ka ọ bịa bụrụ onye na-azụ ndị ya Jekọb,
na Izrel, ihe nketa ya dịka atụrụ. 72Devid ji izuoke nke obi ya zụọ ha,
aka nke maara ihe ọ na-eme ka o ji duo ha.
78:60 Shaịlo dị nʼoke ala ebo Ifrem, nʼetiti Betel na Shekem. Ọ bụ ala nsọ ochie nʼoge Joshua, ebe ụmụ Izrel dọbara igbe ọgbụgba ndụ ahụ tutu ruo nʼoge Samuel. Ma ndị Filistia mesịrị bibie obodo a.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.