Native Bible

Psalms 78:69 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O wuru ụlọnsọ ya ka ọ dị ka ebe dị elu, dịka ụwa nke o mere ka o guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.

Psalms 78:69 in English

Psalms 78:69 · Berean Standard Bible

He built His sanctuary like the heights, like the earth He has established forever.

Context

67Ọ jụrụ ụlọ ikwu Josef, ọ họpụtaghị ebo Ifrem; 68ma ọ họọrọ ebo Juda, na ugwu Zayọn, nke ọ hụrụ nʼanya. 69O wuru ụlọnsọ ya ka ọ dị ka ebe dị elu, dịka ụwa nke o mere ka o guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi. 70Ọ họpụtara Devid, ohu ya, kpọrọ ya site nʼọgba igwe atụrụ; 71o si nʼebe ọ nọ na-azụ atụrụ kpọrọ ya, ka ọ bịa bụrụ onye na-azụ ndị ya Jekọb, na Izrel, ihe nketa ya dịka atụrụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.