Native Bible

Psalms 78:67 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ jụrụ ụlọ ikwu Josef, ọ họpụtaghị ebo Ifrem;

Psalms 78:67 in English

Psalms 78:67 · Berean Standard Bible

He rejected the tent of Joseph and refused the tribe of Ephraim.

Context

65Mgbe ahụ, onyenwe anyị tetara dịka onye si nʼụra teta, dịka dike si nʼụra mmanya teta. 66Ọ chụghachiri ndị iro ya azụ, mee ha ihe ihere nke ga-adịgide ruo ebighị ebi. 67Ọ jụrụ ụlọ ikwu Josef, ọ họpụtaghị ebo Ifrem; 68ma ọ họọrọ ebo Juda, na ugwu Zayọn, nke ọ hụrụ nʼanya. 69O wuru ụlọnsọ ya ka ọ dị ka ebe dị elu, dịka ụwa nke o mere ka o guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.