Native Bible

Psalms 78:65 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, onyenwe anyị tetara dịka onye si nʼụra teta, dịka dike si nʼụra mmanya teta.

Psalms 78:65 in English

Psalms 78:65 · Berean Standard Bible

Then the Lord awoke as from sleep, like a mighty warrior overcome by wine.

Context

63Ọkụ repịara ụmụ okorobịa ha, ọ dịkwaghị onye a gụụrụ egwu ọlụlụ di na nwunye, nʼetiti ụmụ agbọghọ ha; 64E gburu ndị nchụaja ha nʼagha; ndị inyom ha ndị di ha nwụrụ enwekwaghị ike iru ụjụ. 65Mgbe ahụ, onyenwe anyị tetara dịka onye si nʼụra teta, dịka dike si nʼụra mmanya teta. 66Ọ chụghachiri ndị iro ya azụ, mee ha ihe ihere nke ga-adịgide ruo ebighị ebi. 67Ọ jụrụ ụlọ ikwu Josef, ọ họpụtaghị ebo Ifrem;

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.