Native Bible

Psalms 74:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụ gị mere ka isi iyi na mmiri iyi na-asọ. I mere ka osimiri na-eru eru mgbe niile taa.

Psalms 74:15 in English

Psalms 74:15 · Berean Standard Bible

You broke open the fountain and the flood; You dried up the ever-flowing rivers.

Context

13Site nʼike gị dị ukwuu i mere ka osimiri kewaa abụọ. Ọ bụ gị gwepịara isi anụ ọjọọ ahụ nʼime mmiri. 14Ọ bụ gị gwepịara isi anụ ọjọọ ahụ a na-akpọ leviatan, mee ka ọ ghọọ nri nye ụmụ anụmanụ bi nʼọzara. 15Ọ bụ gị mere ka isi iyi na mmiri iyi na-asọ. I mere ka osimiri na-eru eru mgbe niile taa. 16Ehihie na abalị bụ nke gị. I mere ka anyanwụ na ọnwa guzosie ike. 17Ọ bụ gị kewapụtara oke ala niile nke ụwa. Ọ bụ gị mere ka ọkọchị na udu mmiri dị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.