Abụ Ọma 74:13
Psalms 74:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Site nʼike gị dị ukwuu i mere ka osimiri kewaa abụọ. Ọ bụ gị gwepịara isi anụ ọjọọ ahụ nʼime mmiri.
Psalms 74:13 in English
Psalms 74:13 · Berean Standard Bible
You divided the sea by Your strength; You smashed the heads of the dragons of the sea;
Context
11Gịnị mere ị na-eseghachi aka gị azụ, e aka nri gị?
Sepụta aka gị laa ha nʼiyi! 12Ma gị, O Chineke, bụrịị eze m site na mgbe ochie.
Ọ bụ gị na-arụpụta nzọpụta nʼelu ụwa. 13Site nʼike gị dị ukwuu i mere ka osimiri kewaa abụọ.
Ọ bụ gị gwepịara isi anụ ọjọọ ahụ nʼime mmiri. 14Ọ bụ gị gwepịara isi anụ ọjọọ ahụ a na-akpọ leviatan,
mee ka ọ ghọọ nri nye ụmụ anụmanụ bi nʼọzara. 15Ọ bụ gị mere ka isi iyi na mmiri iyi na-asọ.
I mere ka osimiri na-eru eru mgbe niile taa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.