Abụ Ọma 74:16
Psalms 74:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ehihie na abalị bụ nke gị. I mere ka anyanwụ na ọnwa guzosie ike.
Psalms 74:16 in English
Psalms 74:16 · Berean Standard Bible
The day is Yours, and also the night; You established the moon * and the sun.
Context
14Ọ bụ gị gwepịara isi anụ ọjọọ ahụ a na-akpọ leviatan,
mee ka ọ ghọọ nri nye ụmụ anụmanụ bi nʼọzara. 15Ọ bụ gị mere ka isi iyi na mmiri iyi na-asọ.
I mere ka osimiri na-eru eru mgbe niile taa. 16Ehihie na abalị bụ nke gị.
I mere ka anyanwụ na ọnwa guzosie ike. 17Ọ bụ gị kewapụtara oke ala niile nke ụwa.
Ọ bụ gị mere ka ọkọchị na udu mmiri dị. 18O Onyenwe anyị, cheta otu onye iro si chịa gị ọchị,
na otu ndị nzuzu si kwaa aha gị emo.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.