Abụ Ọma 74:17
Psalms 74:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ gị kewapụtara oke ala niile nke ụwa. Ọ bụ gị mere ka ọkọchị na udu mmiri dị.
Psalms 74:17 in English
Psalms 74:17 · Berean Standard Bible
You set all the boundaries of the earth; You made the summer and winter.
Context
15Ọ bụ gị mere ka isi iyi na mmiri iyi na-asọ.
I mere ka osimiri na-eru eru mgbe niile taa. 16Ehihie na abalị bụ nke gị.
I mere ka anyanwụ na ọnwa guzosie ike. 17Ọ bụ gị kewapụtara oke ala niile nke ụwa.
Ọ bụ gị mere ka ọkọchị na udu mmiri dị. 18O Onyenwe anyị, cheta otu onye iro si chịa gị ọchị,
na otu ndị nzuzu si kwaa aha gị emo. 19Ewerala ndụ nduru gị nyefee anụ ọhịa ọjọọ nʼaka.
Echefukwala ndụ ndị gị a na-akpagbu ruo mgbe ebighị ebi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.