Abụ Ọma 74:19
Psalms 74:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ewerala ndụ nduru gị nyefee anụ ọhịa ọjọọ nʼaka. Echefukwala ndụ ndị gị a na-akpagbu ruo mgbe ebighị ebi.
Psalms 74:19 in English
Psalms 74:19 · Berean Standard Bible
Do not deliver the soul of Your dove to beasts; do not forget the lives of Your afflicted forever.
Context
17Ọ bụ gị kewapụtara oke ala niile nke ụwa.
Ọ bụ gị mere ka ọkọchị na udu mmiri dị. 18O Onyenwe anyị, cheta otu onye iro si chịa gị ọchị,
na otu ndị nzuzu si kwaa aha gị emo. 19Ewerala ndụ nduru gị nyefee anụ ọhịa ọjọọ nʼaka.
Echefukwala ndụ ndị gị a na-akpagbu ruo mgbe ebighị ebi. 20Chetakwa ọgbụgba ndụ gị,
nʼihi na ihe ike na-ejupụta ebe niile gbara ọchịchịrị nʼala a. 21Ekwela ka ndị a na-akpagbu gbaghachi azụ nʼihere;
ka ndị ogbenye na ndị nọ na mkpa too aha gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.