Native Bible

Psalms 69:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m eji ịbụ abụ too aha Chineke, jirikwa ekele bulie ya elu.

Psalms 69:30 in English

Psalms 69:30 · Berean Standard Bible

I will praise God’s name in song and exalt Him with thanksgiving.

Context

28Mee ka e hichapụ aha ha site nʼakwụkwọ nke ndụ, ka a hapụ idekọta aha ha na nke ndị ezi omume. 29Anọ m nʼụfụ na ihe mgbu, O Chineke, mee ka nzọpụta gị kpuchie m. 30Aga m eji ịbụ abụ too aha Chineke, jirikwa ekele bulie ya elu. 31Nke a ga-atọ Onyenwe anyị ụtọ karịa oke ehi, karịa oke ehi, nke mpi ya na ụkwụ ya ka dị. 32Ndị ogbenye ga-ahụ ya ma ṅụrịakwa ọṅụ; unu ndị na-achọ Chineke, ka obi unu na-adị ndụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.