Native Bible

Psalms 69:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ogbenye ga-ahụ ya ma ṅụrịakwa ọṅụ; unu ndị na-achọ Chineke, ka obi unu na-adị ndụ.

Psalms 69:32 in English

Psalms 69:32 · Berean Standard Bible

The humble will see and rejoice. You who seek God, let your hearts be revived!

Context

30Aga m eji ịbụ abụ too aha Chineke, jirikwa ekele bulie ya elu. 31Nke a ga-atọ Onyenwe anyị ụtọ karịa oke ehi, karịa oke ehi, nke mpi ya na ụkwụ ya ka dị. 32Ndị ogbenye ga-ahụ ya ma ṅụrịakwa ọṅụ; unu ndị na-achọ Chineke, ka obi unu na-adị ndụ. 33Onyenwe anyị na-anụ ekpere ndị nọ na mkpa, ọ naghị eledakwa ndị ya a dọtara nʼagha anya. 34Ka eluigwe na ụwa too ya, osimiri niile na ihe niile bi nʼime ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.