Native Bible

Psalms 69:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nke a ga-atọ Onyenwe anyị ụtọ karịa oke ehi, karịa oke ehi, nke mpi ya na ụkwụ ya ka dị.

Psalms 69:31 in English

Psalms 69:31 · Berean Standard Bible

And this will please the LORD more than an ox, more than a bull with horns and hooves.

Context

29Anọ m nʼụfụ na ihe mgbu, O Chineke, mee ka nzọpụta gị kpuchie m. 30Aga m eji ịbụ abụ too aha Chineke, jirikwa ekele bulie ya elu. 31Nke a ga-atọ Onyenwe anyị ụtọ karịa oke ehi, karịa oke ehi, nke mpi ya na ụkwụ ya ka dị. 32Ndị ogbenye ga-ahụ ya ma ṅụrịakwa ọṅụ; unu ndị na-achọ Chineke, ka obi unu na-adị ndụ. 33Onyenwe anyị na-anụ ekpere ndị nọ na mkpa, ọ naghị eledakwa ndị ya a dọtara nʼagha anya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.