Abụ Ọma 69:33
Psalms 69:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị na-anụ ekpere ndị nọ na mkpa, ọ naghị eledakwa ndị ya a dọtara nʼagha anya.
Psalms 69:33 in English
Psalms 69:33 · Berean Standard Bible
For the LORD listens to the needy and does not despise His captive people.
Context
31Nke a ga-atọ Onyenwe anyị ụtọ karịa oke ehi,
karịa oke ehi, nke mpi ya na ụkwụ ya ka dị. 32Ndị ogbenye ga-ahụ ya ma ṅụrịakwa ọṅụ;
unu ndị na-achọ Chineke, ka obi unu na-adị ndụ. 33Onyenwe anyị na-anụ ekpere ndị nọ na mkpa,
ọ naghị eledakwa ndị ya a dọtara nʼagha anya. 34Ka eluigwe na ụwa too ya,
osimiri niile na ihe niile bi nʼime ha. 35Nʼihi na Chineke ga-azọpụta Zayọn;
ọ ga-ewugharị obodo niile nke Juda.
Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-ebi nʼime ya, mee ya ihe nweta ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.