Native Bible

Psalms 69:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka eluigwe na ụwa too ya, osimiri niile na ihe niile bi nʼime ha.

Psalms 69:34 in English

Psalms 69:34 · Berean Standard Bible

Let heaven and earth praise Him, the seas and everything that moves in them.

Context

32Ndị ogbenye ga-ahụ ya ma ṅụrịakwa ọṅụ; unu ndị na-achọ Chineke, ka obi unu na-adị ndụ. 33Onyenwe anyị na-anụ ekpere ndị nọ na mkpa, ọ naghị eledakwa ndị ya a dọtara nʼagha anya. 34Ka eluigwe na ụwa too ya, osimiri niile na ihe niile bi nʼime ha. 35Nʼihi na Chineke ga-azọpụta Zayọn; ọ ga-ewugharị obodo niile nke Juda. Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-ebi nʼime ya, mee ya ihe nweta ha. 36Ụmụ ndị na-ejere ya ozi ga-eketa ya, ndị hụrụ aha ya nʼanya ga-ebikwa ebe ahụ nʼime ya. 69:3 Abụ 119:82,123 69:27 Maọbụ, nzọpụta

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.