Abụ Ọma 69:36
Psalms 69:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị na-ejere ya ozi ga-eketa ya, ndị hụrụ aha ya nʼanya ga-ebikwa ebe ahụ nʼime ya. 69:3 Abụ 119:82,123 69:27 Maọbụ, nzọpụta
Psalms 69:36 in English
Psalms 69:36 · Berean Standard Bible
The descendants of His servants will inherit it, and those who love His name will settle in it.
Context
34Ka eluigwe na ụwa too ya,
osimiri niile na ihe niile bi nʼime ha. 35Nʼihi na Chineke ga-azọpụta Zayọn;
ọ ga-ewugharị obodo niile nke Juda.
Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-ebi nʼime ya, mee ya ihe nweta ha. 36Ụmụ ndị na-ejere ya ozi ga-eketa ya,
ndị hụrụ aha ya nʼanya ga-ebikwa ebe ahụ nʼime ya.
69:3 Abụ 119:82,123
69:27 Maọbụ, nzọpụta
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.