Native Bible

Psalms 69:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na Chineke ga-azọpụta Zayọn; ọ ga-ewugharị obodo niile nke Juda. Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-ebi nʼime ya, mee ya ihe nweta ha.

Psalms 69:35 in English

Psalms 69:35 · Berean Standard Bible

For God will save Zion and rebuild the cities of Judah, that they may dwell there and possess it.

Context

33Onyenwe anyị na-anụ ekpere ndị nọ na mkpa, ọ naghị eledakwa ndị ya a dọtara nʼagha anya. 34Ka eluigwe na ụwa too ya, osimiri niile na ihe niile bi nʼime ha. 35Nʼihi na Chineke ga-azọpụta Zayọn; ọ ga-ewugharị obodo niile nke Juda. Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-ebi nʼime ya, mee ya ihe nweta ha. 36Ụmụ ndị na-ejere ya ozi ga-eketa ya, ndị hụrụ aha ya nʼanya ga-ebikwa ebe ahụ nʼime ya. 69:3 Abụ 119:82,123 69:27 Maọbụ, nzọpụta

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.