Abụ Ọma 69:29
Psalms 69:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Anọ m nʼụfụ na ihe mgbu, O Chineke, mee ka nzọpụta gị kpuchie m.
Psalms 69:29 in English
Psalms 69:29 · Berean Standard Bible
But I am in pain and distress; let Your salvation protect me, O God.
Context
27Boo ha ebubo ajọ omume tụkwasị nʼelu ajọ omume,
ekwekwala ka ha keta oke na ezi omume* gị. 28Mee ka e hichapụ aha ha site nʼakwụkwọ nke ndụ,
ka a hapụ idekọta aha ha na nke ndị ezi omume. 29Anọ m nʼụfụ na ihe mgbu,
O Chineke, mee ka nzọpụta gị kpuchie m. 30Aga m eji ịbụ abụ too aha Chineke,
jirikwa ekele bulie ya elu. 31Nke a ga-atọ Onyenwe anyị ụtọ karịa oke ehi,
karịa oke ehi, nke mpi ya na ụkwụ ya ka dị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.