Abụ Ọma 69:27
Psalms 69:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Boo ha ebubo ajọ omume tụkwasị nʼelu ajọ omume, ekwekwala ka ha keta oke na ezi omume* gị.
Psalms 69:27 in English
Psalms 69:27 · Berean Standard Bible
Add iniquity to their iniquity; let them not share in Your righteousness.
Context
25Ka ebe obibi ha tọgbọrọ nʼefu,
ka mmadụ ọbụla gharakwa ibi nʼime ụlọ ikwu ha. 26Ha na-akpagbu ndị ahụ i merụrụ ahụ,
na-ekwukwa banyere ihe mgbu ndị ahụ i kwohịara ahụ. 27Boo ha ebubo ajọ omume tụkwasị nʼelu ajọ omume,
ekwekwala ka ha keta oke na ezi omume* gị. 28Mee ka e hichapụ aha ha site nʼakwụkwọ nke ndụ,
ka a hapụ idekọta aha ha na nke ndị ezi omume. 29Anọ m nʼụfụ na ihe mgbu,
O Chineke, mee ka nzọpụta gị kpuchie m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.