Abụ Ọma 69:25
Psalms 69:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ebe obibi ha tọgbọrọ nʼefu, ka mmadụ ọbụla gharakwa ibi nʼime ụlọ ikwu ha.
Psalms 69:25 in English
Psalms 69:25 · Berean Standard Bible
May their place be deserted; let there be no one to dwell in their tents.*
Context
23Ka anya ha gbaa ọchịchịrị, ka ha gharakwa ịhụ ụzọ ọzọ,
mekwa ka ụkwụ ha na-ama jijiji mgbe niile. 24Wụkwasị ha oke iwe gị,
ka iwe gị dị ọkụ zute ha. 25Ka ebe obibi ha tọgbọrọ nʼefu,
ka mmadụ ọbụla gharakwa ibi nʼime ụlọ ikwu ha. 26Ha na-akpagbu ndị ahụ i merụrụ ahụ,
na-ekwukwa banyere ihe mgbu ndị ahụ i kwohịara ahụ. 27Boo ha ebubo ajọ omume tụkwasị nʼelu ajọ omume,
ekwekwala ka ha keta oke na ezi omume* gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.