Native Bible

Psalms 69:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Wụkwasị ha oke iwe gị, ka iwe gị dị ọkụ zute ha.

Psalms 69:24 in English

Psalms 69:24 · Berean Standard Bible

Pour out Your wrath upon them, and let Your burning anger overtake them.

Context

22Ka tebul e debere nʼihu ha ghọrọ ha ọnya; ka ọ bụrụ ha ihe ịbọ ọbọ mgbe ha nọ nʼudo ya ghọrọ ha ọnya igbudu. 23Ka anya ha gbaa ọchịchịrị, ka ha gharakwa ịhụ ụzọ ọzọ, mekwa ka ụkwụ ha na-ama jijiji mgbe niile. 24Wụkwasị ha oke iwe gị, ka iwe gị dị ọkụ zute ha. 25Ka ebe obibi ha tọgbọrọ nʼefu, ka mmadụ ọbụla gharakwa ibi nʼime ụlọ ikwu ha. 26Ha na-akpagbu ndị ahụ i merụrụ ahụ, na-ekwukwa banyere ihe mgbu ndị ahụ i kwohịara ahụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.