Native Bible

Psalms 69:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha na-akpagbu ndị ahụ i merụrụ ahụ, na-ekwukwa banyere ihe mgbu ndị ahụ i kwohịara ahụ.

Psalms 69:26 in English

Psalms 69:26 · Berean Standard Bible

For they persecute the one You struck and recount the pain of those You wounded.

Context

24Wụkwasị ha oke iwe gị, ka iwe gị dị ọkụ zute ha. 25Ka ebe obibi ha tọgbọrọ nʼefu, ka mmadụ ọbụla gharakwa ibi nʼime ụlọ ikwu ha. 26Ha na-akpagbu ndị ahụ i merụrụ ahụ, na-ekwukwa banyere ihe mgbu ndị ahụ i kwohịara ahụ. 27Boo ha ebubo ajọ omume tụkwasị nʼelu ajọ omume, ekwekwala ka ha keta oke na ezi omume* gị. 28Mee ka e hichapụ aha ha site nʼakwụkwọ nke ndụ, ka a hapụ idekọta aha ha na nke ndị ezi omume.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.