Native Bible

Psalms 69:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mee ka e hichapụ aha ha site nʼakwụkwọ nke ndụ, ka a hapụ idekọta aha ha na nke ndị ezi omume.

Psalms 69:28 in English

Psalms 69:28 · Berean Standard Bible

May they be blotted out of the Book of Life and not listed with the righteous.

Context

26Ha na-akpagbu ndị ahụ i merụrụ ahụ, na-ekwukwa banyere ihe mgbu ndị ahụ i kwohịara ahụ. 27Boo ha ebubo ajọ omume tụkwasị nʼelu ajọ omume, ekwekwala ka ha keta oke na ezi omume* gị. 28Mee ka e hichapụ aha ha site nʼakwụkwọ nke ndụ, ka a hapụ idekọta aha ha na nke ndị ezi omume. 29Anọ m nʼụfụ na ihe mgbu, O Chineke, mee ka nzọpụta gị kpuchie m. 30Aga m eji ịbụ abụ too aha Chineke, jirikwa ekele bulie ya elu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.