Native Bible

Psalms 66:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O chebela ndụ anyị, ma mee ka ụkwụ anyị ghara ịmịchapụ.

Psalms 66:9 in English

Psalms 66:9 · Berean Standard Bible

He preserves our lives and keeps our feet from slipping.

Context

7Ọ na-achị ruo mgbe ebighị ebi site nʼike ya, anya ya na-elekwa mba niile, ka ndị nnupu isi ghara ịfụlị onwe ha elu megide ya. Sela 8Toonu Chineke anyị, unu mmadụ niile, kwere ka a nụ ụda otuto ya; 9O chebela ndụ anyị, ma mee ka ụkwụ anyị ghara ịmịchapụ. 10Nʼihi na ọ bụ gị, O Chineke, nwara anyị; ị nụchara anyị dịka ọlaọcha. 11Ị kpọbatara anyị nʼụlọ mkpọrọ, ma bokwasị ibu dị arọ nʼazụ anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.