Abụ Ọma 66:8
Psalms 66:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Toonu Chineke anyị, unu mmadụ niile, kwere ka a nụ ụda otuto ya;
Psalms 66:8 in English
Psalms 66:8 · Berean Standard Bible
Bless our God, O peoples; let the sound of His praise be heard.
Context
6O mere ka osimiri ghọọ ala akọrọ,*
ha ji ụkwụ si nʼetiti osimiri gafee*;
bịanụ ka anyị ṅụrịa nʼime ya. 7Ọ na-achị ruo mgbe ebighị ebi site nʼike ya,
anya ya na-elekwa mba niile,
ka ndị nnupu isi ghara ịfụlị onwe ha elu megide ya. Sela 8Toonu Chineke anyị, unu mmadụ niile,
kwere ka a nụ ụda otuto ya; 9O chebela ndụ anyị,
ma mee ka ụkwụ anyị ghara ịmịchapụ. 10Nʼihi na ọ bụ gị, O Chineke, nwara anyị;
ị nụchara anyị dịka ọlaọcha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.