Native Bible

Psalms 66:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ na-achị ruo mgbe ebighị ebi site nʼike ya, anya ya na-elekwa mba niile, ka ndị nnupu isi ghara ịfụlị onwe ha elu megide ya. Sela

Psalms 66:7 in English

Psalms 66:7 · Berean Standard Bible

He rules forever by His power; His eyes watch the nations. Do not let the rebellious exalt themselves. Selah

Context

5Bịa lee ihe Chineke mere, ụdị ọrụ oke egwu ọ na-arụ nʼihi mmadụ! 6O mere ka osimiri ghọọ ala akọrọ,* ha ji ụkwụ si nʼetiti osimiri gafee*; bịanụ ka anyị ṅụrịa nʼime ya. 7Ọ na-achị ruo mgbe ebighị ebi site nʼike ya, anya ya na-elekwa mba niile, ka ndị nnupu isi ghara ịfụlị onwe ha elu megide ya. Sela 8Toonu Chineke anyị, unu mmadụ niile, kwere ka a nụ ụda otuto ya; 9O chebela ndụ anyị, ma mee ka ụkwụ anyị ghara ịmịchapụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.