Native Bible

Psalms 66:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O mere ka osimiri ghọọ ala akọrọ,* ha ji ụkwụ si nʼetiti osimiri gafee*; bịanụ ka anyị ṅụrịa nʼime ya.

Psalms 66:6 in English

Psalms 66:6 · Berean Standard Bible

He turned the sea into dry land; they passed through the waters on foot; there we rejoiced in Him.

Context

4Ndị niile bi nʼụwa na-akpọ isiala nye gị; ha na-abụku gị abụ otuto, ha na-abụ abụ otuto nye aha gị.” Sela 5Bịa lee ihe Chineke mere, ụdị ọrụ oke egwu ọ na-arụ nʼihi mmadụ! 6O mere ka osimiri ghọọ ala akọrọ,* ha ji ụkwụ si nʼetiti osimiri gafee*; bịanụ ka anyị ṅụrịa nʼime ya. 7Ọ na-achị ruo mgbe ebighị ebi site nʼike ya, anya ya na-elekwa mba niile, ka ndị nnupu isi ghara ịfụlị onwe ha elu megide ya. Sela 8Toonu Chineke anyị, unu mmadụ niile, kwere ka a nụ ụda otuto ya;

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.