Native Bible

Psalms 66:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na ọ bụ gị, O Chineke, nwara anyị; ị nụchara anyị dịka ọlaọcha.

Psalms 66:10 in English

Psalms 66:10 · Berean Standard Bible

For You, O God, have tested us; You have refined us like silver.

Context

8Toonu Chineke anyị, unu mmadụ niile, kwere ka a nụ ụda otuto ya; 9O chebela ndụ anyị, ma mee ka ụkwụ anyị ghara ịmịchapụ. 10Nʼihi na ọ bụ gị, O Chineke, nwara anyị; ị nụchara anyị dịka ọlaọcha. 11Ị kpọbatara anyị nʼụlọ mkpọrọ, ma bokwasị ibu dị arọ nʼazụ anyị. 12I kwere ka ndị mmadụ rịa anyị elu; anyị esitela nʼime ọkụ na nʼime mmiri gafee. Ị kpọbatala anyị ebe anyị nwezuru ihe niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.