Native Bible

Psalms 66:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị kpọbatara anyị nʼụlọ mkpọrọ, ma bokwasị ibu dị arọ nʼazụ anyị.

Psalms 66:11 in English

Psalms 66:11 · Berean Standard Bible

You led us into the net; You laid burdens on our backs.

Context

9O chebela ndụ anyị, ma mee ka ụkwụ anyị ghara ịmịchapụ. 10Nʼihi na ọ bụ gị, O Chineke, nwara anyị; ị nụchara anyị dịka ọlaọcha. 11Ị kpọbatara anyị nʼụlọ mkpọrọ, ma bokwasị ibu dị arọ nʼazụ anyị. 12I kwere ka ndị mmadụ rịa anyị elu; anyị esitela nʼime ọkụ na nʼime mmiri gafee. Ị kpọbatala anyị ebe anyị nwezuru ihe niile. 13Aga m e ji aja nsure ọkụ bata nʼime ụlọnsọ ukwu gị, imezu nkwa m kwere gị

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.