Abụ Ọma 66:13
Psalms 66:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aga m e ji aja nsure ọkụ bata nʼime ụlọnsọ ukwu gị, imezu nkwa m kwere gị
Psalms 66:13 in English
Psalms 66:13 · Berean Standard Bible
I will enter Your house with burnt offerings; I will fulfill my vows to You—
Context
11Ị kpọbatara anyị nʼụlọ mkpọrọ,
ma bokwasị ibu dị arọ nʼazụ anyị. 12I kwere ka ndị mmadụ rịa anyị elu;
anyị esitela nʼime ọkụ na nʼime mmiri gafee.
Ị kpọbatala anyị ebe anyị nwezuru ihe niile. 13Aga m e ji aja nsure ọkụ bata nʼime ụlọnsọ ukwu gị,
imezu nkwa m kwere gị 14nʼihi na nke a bụ ihe m ji ọnụ m kwuo,
ọ bụkwa nke a ka egbugbere ọnụ m kwupụtara na m ga-eme nʼoge nsogbu m. 15Aga m eji anụ ndị gbara abụba chụọrọ gị aja,
ya na aja onyinye nke ọtụtụ ebule;
Aga m achụkwa aja onyinye nke ọtụtụ oke ehi na mkpi. Sela
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.