Abụ Ọma 66:15
Psalms 66:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aga m eji anụ ndị gbara abụba chụọrọ gị aja, ya na aja onyinye nke ọtụtụ ebule; Aga m achụkwa aja onyinye nke ọtụtụ oke ehi na mkpi. Sela
Psalms 66:15 in English
Psalms 66:15 · Berean Standard Bible
I will offer You fatlings as burnt offerings, with the fragrant smoke of rams; I will offer bulls and goats. Selah
Context
13Aga m e ji aja nsure ọkụ bata nʼime ụlọnsọ ukwu gị,
imezu nkwa m kwere gị 14nʼihi na nke a bụ ihe m ji ọnụ m kwuo,
ọ bụkwa nke a ka egbugbere ọnụ m kwupụtara na m ga-eme nʼoge nsogbu m. 15Aga m eji anụ ndị gbara abụba chụọrọ gị aja,
ya na aja onyinye nke ọtụtụ ebule;
Aga m achụkwa aja onyinye nke ọtụtụ oke ehi na mkpi. Sela 16Bịanụ nụrụ, unu niile na-atụ egwu Chineke;
ka m kọọrọ unu ihe o meere m. 17Eji m ọnụ m kpọkuo ya;
otuto ya dị m nʼire.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.