Abụ Ọma 66:17
Psalms 66:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Eji m ọnụ m kpọkuo ya; otuto ya dị m nʼire.
Psalms 66:17 in English
Psalms 66:17 · Berean Standard Bible
I cried out to Him with my mouth and praised Him with my tongue.*
Context
15Aga m eji anụ ndị gbara abụba chụọrọ gị aja,
ya na aja onyinye nke ọtụtụ ebule;
Aga m achụkwa aja onyinye nke ọtụtụ oke ehi na mkpi. Sela 16Bịanụ nụrụ, unu niile na-atụ egwu Chineke;
ka m kọọrọ unu ihe o meere m. 17Eji m ọnụ m kpọkuo ya;
otuto ya dị m nʼire. 18Ọ bụrụ na mmehie na-amasị m nʼime obi m,
Onyenwe anyị agaraghị ege m ntị; 19ma Chineke gere ntị nʼezie,
nụrụkwa olu arịrịọ m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.