Abụ Ọma 66:16
Psalms 66:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Bịanụ nụrụ, unu niile na-atụ egwu Chineke; ka m kọọrọ unu ihe o meere m.
Psalms 66:16 in English
Psalms 66:16 · Berean Standard Bible
Come and listen, all you who fear God, and I will declare what He has done for me.
Context
14nʼihi na nke a bụ ihe m ji ọnụ m kwuo,
ọ bụkwa nke a ka egbugbere ọnụ m kwupụtara na m ga-eme nʼoge nsogbu m. 15Aga m eji anụ ndị gbara abụba chụọrọ gị aja,
ya na aja onyinye nke ọtụtụ ebule;
Aga m achụkwa aja onyinye nke ọtụtụ oke ehi na mkpi. Sela 16Bịanụ nụrụ, unu niile na-atụ egwu Chineke;
ka m kọọrọ unu ihe o meere m. 17Eji m ọnụ m kpọkuo ya;
otuto ya dị m nʼire. 18Ọ bụrụ na mmehie na-amasị m nʼime obi m,
Onyenwe anyị agaraghị ege m ntị;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.