Native Bible

Psalms 65:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O gị onye na-anụ ekpere, ọ bụ gị ka mmadụ niile ga-abịakwute,*

Psalms 65:2 in English

Psalms 65:2 · Berean Standard Bible

O You who listen to prayer, all people will come to You.

Context

1I kwesiri otuto, O Chineke, nʼime Zayọn; ọ bụ gị ka anyị ga-emezuru nkwa anyị, 2O gị onye na-anụ ekpere, ọ bụ gị ka mmadụ niile ga-abịakwute,* 3Mgbe mmehie na-anyịgbu anyị, ị gbaghara anyị njehie anyị niile. 4Ngọzị na-adịrị ndị ahụ ị họpụtara, ka ha bịaruo nso, ibi nʼebe obibi gị! E ji ọtụtụ ezi ihe nke ụlọ gị, nke ụlọnsọ ukwuu gị, mee ka afọ ju anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.