Abụ Ọma 65:3
Psalms 65:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe mmehie na-anyịgbu anyị, ị gbaghara anyị njehie anyị niile.
Psalms 65:3 in English
Psalms 65:3 · Berean Standard Bible
When iniquities prevail against me, You atone for our transgressions.
Context
1I kwesiri otuto, O Chineke, nʼime Zayọn;
ọ bụ gị ka anyị ga-emezuru nkwa anyị, 2O gị onye na-anụ ekpere,
ọ bụ gị ka mmadụ niile ga-abịakwute,* 3Mgbe mmehie na-anyịgbu anyị,
ị gbaghara anyị njehie anyị niile. 4Ngọzị na-adịrị ndị ahụ ị họpụtara,
ka ha bịaruo nso, ibi nʼebe obibi gị!
E ji ọtụtụ ezi ihe nke ụlọ gị, nke ụlọnsọ ukwuu gị,
mee ka afọ ju anyị. 5O Chineke, Onye nzọpụta anyị,
i ji ọrụ ezi omume dị oke egwu na-aza anyị,
ị bụ olileanya ndị niile bi na nsọtụ nke ụwa,
na osimiri niile dị ebe dị anya,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.