Native Bible

Psalms 65:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

I kwesiri otuto, O Chineke, nʼime Zayọn; ọ bụ gị ka anyị ga-emezuru nkwa anyị,

Psalms 65:1 in English

Psalms 65:1 · Berean Standard Bible

Praise awaits You, O God, in Zion; to You our vows will be fulfilled.

Context

1I kwesiri otuto, O Chineke, nʼime Zayọn; ọ bụ gị ka anyị ga-emezuru nkwa anyị, 2O gị onye na-anụ ekpere, ọ bụ gị ka mmadụ niile ga-abịakwute,* 3Mgbe mmehie na-anyịgbu anyị, ị gbaghara anyị njehie anyị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.