Native Bible

Psalms 25:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Lekwasị nsogbu m na ihe mgbu m anya. Biko, gbaghara m mmehie m niile.

Psalms 25:18 in English

Psalms 25:18 · Berean Standard Bible

Consider my affliction and trouble, and take away all my sins.

Context

16Chee m ihu ma gosi m ebere gị, nʼihi na abụ m onye nọ na nsogbu, naanị m nọkwa. 17Ihe mgbu nke obi m abaala ụba, napụta m site nʼobi mwute. 18Lekwasị nsogbu m na ihe mgbu m anya. Biko, gbaghara m mmehie m niile. 19Lee ka ndị iro m si mụbaa, ha ji oke iwe kpọọ m asị. 20Chebe ndụ m ma gbapụta m; ekwela ka m bụrụ onye ihere ga-eme, nʼihi na nʼime gị ka m gbabara izere ndụ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.