Abụ Ọma 25:16
Psalms 25:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Chee m ihu ma gosi m ebere gị, nʼihi na abụ m onye nọ na nsogbu, naanị m nọkwa.
Psalms 25:16 in English
Psalms 25:16 · Berean Standard Bible
Turn to me and be gracious, for I am lonely and afflicted.
Context
14Onyenwe anyị na-eme ka ndị ahụ na-atụ egwu ya mara
ọgbụgba ndụ ya na izu nzuzo ya. 15Anya m abụọ na-elegide Onyenwe anyị mgbe niile;
nʼihi na ọ bụ naanị ya ga-eme ka ụkwụ m abụọ site nʼọnya pụta. 16Chee m ihu ma gosi m ebere gị,
nʼihi na abụ m onye nọ na nsogbu, naanị m nọkwa. 17Ihe mgbu nke obi m abaala ụba,
napụta m site nʼobi mwute. 18Lekwasị nsogbu m na ihe mgbu m anya.
Biko, gbaghara m mmehie m niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.