Abụ Ọma 25:15
Psalms 25:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Anya m abụọ na-elegide Onyenwe anyị mgbe niile; nʼihi na ọ bụ naanị ya ga-eme ka ụkwụ m abụọ site nʼọnya pụta.
Psalms 25:15 in English
Psalms 25:15 · Berean Standard Bible
My eyes are always on the LORD, for He will free my feet from the mesh.
Context
13Ọ ga-ebi ogologo ụbọchị nke ndụ ya nʼime ịba ụba,
ndị agbụrụ ha ga-eketa ala ahụ. 14Onyenwe anyị na-eme ka ndị ahụ na-atụ egwu ya mara
ọgbụgba ndụ ya na izu nzuzo ya. 15Anya m abụọ na-elegide Onyenwe anyị mgbe niile;
nʼihi na ọ bụ naanị ya ga-eme ka ụkwụ m abụọ site nʼọnya pụta. 16Chee m ihu ma gosi m ebere gị,
nʼihi na abụ m onye nọ na nsogbu, naanị m nọkwa. 17Ihe mgbu nke obi m abaala ụba,
napụta m site nʼobi mwute.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.