Abụ Ọma 25:17
Psalms 25:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe mgbu nke obi m abaala ụba, napụta m site nʼobi mwute.
Psalms 25:17 in English
Psalms 25:17 · Berean Standard Bible
The troubles of my heart increase; free me from my distress.
Context
15Anya m abụọ na-elegide Onyenwe anyị mgbe niile;
nʼihi na ọ bụ naanị ya ga-eme ka ụkwụ m abụọ site nʼọnya pụta. 16Chee m ihu ma gosi m ebere gị,
nʼihi na abụ m onye nọ na nsogbu, naanị m nọkwa. 17Ihe mgbu nke obi m abaala ụba,
napụta m site nʼobi mwute. 18Lekwasị nsogbu m na ihe mgbu m anya.
Biko, gbaghara m mmehie m niile. 19Lee ka ndị iro m si mụbaa,
ha ji oke iwe kpọọ m asị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.