Native Bible

Psalms 25:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Lee ka ndị iro m si mụbaa, ha ji oke iwe kpọọ m asị.

Psalms 25:19 in English

Psalms 25:19 · Berean Standard Bible

Consider my enemies, for they are many, and they hate me with vicious hatred.

Context

17Ihe mgbu nke obi m abaala ụba, napụta m site nʼobi mwute. 18Lekwasị nsogbu m na ihe mgbu m anya. Biko, gbaghara m mmehie m niile. 19Lee ka ndị iro m si mụbaa, ha ji oke iwe kpọọ m asị. 20Chebe ndụ m ma gbapụta m; ekwela ka m bụrụ onye ihere ga-eme, nʼihi na nʼime gị ka m gbabara izere ndụ 21Kwere ka ezi omume na izuoke bụrụ ihe ga-agba m gburugburu, nʼihi na olileanya m dị nʼime gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.