Abụ Ọma 25:21
Psalms 25:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Kwere ka ezi omume na izuoke bụrụ ihe ga-agba m gburugburu, nʼihi na olileanya m dị nʼime gị.
Psalms 25:21 in English
Psalms 25:21 · Berean Standard Bible
May integrity and uprightness preserve me, because I wait for You.*
Context
19Lee ka ndị iro m si mụbaa,
ha ji oke iwe kpọọ m asị. 20Chebe ndụ m ma gbapụta m;
ekwela ka m bụrụ onye ihere ga-eme,
nʼihi na nʼime gị ka m gbabara izere ndụ 21Kwere ka ezi omume na izuoke bụrụ ihe ga-agba m gburugburu,
nʼihi na olileanya m dị nʼime gị. 22O Chineke, Gbapụtakwa Izrel,
site na nsogbu ya niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.