Abụ Ọma 25:20
Psalms 25:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Chebe ndụ m ma gbapụta m; ekwela ka m bụrụ onye ihere ga-eme, nʼihi na nʼime gị ka m gbabara izere ndụ
Psalms 25:20 in English
Psalms 25:20 · Berean Standard Bible
Guard my soul and deliver me; let me not be put to shame, for I take refuge in You.
Context
18Lekwasị nsogbu m na ihe mgbu m anya.
Biko, gbaghara m mmehie m niile. 19Lee ka ndị iro m si mụbaa,
ha ji oke iwe kpọọ m asị. 20Chebe ndụ m ma gbapụta m;
ekwela ka m bụrụ onye ihere ga-eme,
nʼihi na nʼime gị ka m gbabara izere ndụ 21Kwere ka ezi omume na izuoke bụrụ ihe ga-agba m gburugburu,
nʼihi na olileanya m dị nʼime gị. 22O Chineke, Gbapụtakwa Izrel,
site na nsogbu ya niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.