Native Bible

Psalms 25:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Chineke, Gbapụtakwa Izrel, site na nsogbu ya niile.

Psalms 25:22 in English

Psalms 25:22 · Berean Standard Bible

Redeem Israel, O God, from all its distress.

Context

20Chebe ndụ m ma gbapụta m; ekwela ka m bụrụ onye ihere ga-eme, nʼihi na nʼime gị ka m gbabara izere ndụ 21Kwere ka ezi omume na izuoke bụrụ ihe ga-agba m gburugburu, nʼihi na olileanya m dị nʼime gị. 22O Chineke, Gbapụtakwa Izrel, site na nsogbu ya niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.