Abụ Ọma 20:8
Psalms 20:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha na-egbu ikpere nʼala ma daa, ma anyị ga-ebili, kwụrụ chịm.
Psalms 20:8 in English
Psalms 20:8 · Berean Standard Bible
They collapse and fall, but we rise up and stand firm.
Context
6Ugbu a, amaara m
na Onyenwe anyị na-azọpụta onye ya o tere mmanụ;
ọ na-esite nʼebe nsọ ya nʼeluigwe jiri aka nri ya,
zọpụta ma zakwaa ya. 7Ụfọdụ na-atụkwasị obi ha na ịnyịnya, ndị ọzọ nʼụgbọ agha;
ma anyị na-atụkwasị aha Onyenwe anyị, Chineke anyị, obi. 8Ha na-egbu ikpere nʼala ma daa,
ma anyị ga-ebili, kwụrụ chịm. 9O Onyenwe anyị, zọpụta eze!
Zakwaa anyị mgbe anyị kpọkuru gị!
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.